Jenesis 11

Mgbe Apakshad gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara Shela.

Genesis 11:12 (UKJV) And Arphaxad lived five and thirty years, and brings forth Salah:

10Nke a bụ akụkọ banyere usoro ezinaụlọ Shem. Mgbe afọ abụọ gafechara site nʼoge uju mmiri ahụ, nʼoge Shem gbara narị afọ, ọ mụtara Apakshad.

11Shem dịrị ndụ, mgbe ọ mụsịrị Apakshad, narị afọ ise ọzọ, mụtakwa ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

12Mgbe Apakshad gbara iri afọ atọ na ise, ọ mụtara Shela.

13Mgbe ọ mụchara Shela, ọ dịrị ndụ narị afọ anọ na atọ ọzọ, mụta ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

14Shela gbara iri afọ atọ mgbe ọ mụrụ nwa ya nwoke Eba.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.