21E zoro ya ezo site nʼanya ihe niile dị ndụ, e kpuchikwara ya nye ọ bụladị anụ ufe nke eluigwe.
22Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.”
23Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị.
24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa, na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe.
25Mgbe o hiwere ike nke ikuku, tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ,