22Mbibi na ọnwụ na-asị; “Naanị akụkọ ya ruru anyị ntị.”
23Chineke ghọtara ụzọ ya, naanị ya makwara ebe obibi ya dị.
24Nʼihi na ọ na-ahụ nsọtụ nke ụwa, na-ahụkwa ihe niile dị nʼokpuru eluigwe.
25Mgbe o hiwere ike nke ikuku, tụọkwa mmiri nʼihe ọtụtụ,
26mgbe o nyere mmiri ozuzo iwu meekwa ụzọ nye egbe eluigwe na oke ikuku,