Job 34

Ọ bụrụ na ọ bụ ebumnuche ya iweghachi mmụọ ya na nkuume ya,

Job 34:14 (UKJV) If he set his heart upon man, if he gather unto himself his spirit and his breath;

12Ọ bụ ihe a na-ekwesighị iche nʼuche na Chineke pụrụ ime ihe na-ezighị ezi, na Onye pụrụ ime ihe niile ga-ekpe ikpe nʼezighị ezi.

13Onye họpụtara ya ịchị ụwa? Onye mere ya onye nlekọta ụwa niile?

14Ọ bụrụ na ọ bụ ebumnuche ya iweghachi mmụọ ya na nkuume ya,

15mmadụ niile ga-alakọta nʼiyi, mmadụ niile ga-alaghachikwa nʼaja.

16“Ọ bụrụ na i nwere nghọta, nụrụ nke a; gee ntị nʼokwu m.

Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™ Copyright © 1980, 1988, 2019, 2020 by Biblica, Inc. Licensed CC BY-SA 4.0. “Biblica” is a trademark registered in the United States Patent and Trademark Office by Biblica, Inc.