3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,
4agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra,
5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.”
6Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim.
7“Ka anyị gaa na-ebe obibi ya; ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya.