1O Onyenwe anyị, cheta Devid, nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ.
2Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb:
3“Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,
4agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra,
5tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.”