66Ọ chụghachiri ndị iro ya azụ, mee ha ihe ihere nke ga-adịgide ruo ebighị ebi.
67Ọ jụrụ ụlọ ikwu Josef, ọ họpụtaghị ebo Ifrem;
68ma ọ họọrọ ebo Juda, na ugwu Zayọn, nke ọ hụrụ nʼanya.
69O wuru ụlọnsọ ya ka ọ dị ka ebe dị elu, dịka ụwa nke o mere ka o guzosie ike ruo mgbe ebighị ebi.
70Ọ họpụtara Devid, ohu ya, kpọrọ ya site nʼọgba igwe atụrụ;